ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Emmanuella |
aha ezinụlọ ya | Samuel |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Julaị 2010 |
Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | YouTuber, onye mkpaochi |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2010 |
agbụrụ | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
Emanuella Samuel (amuru Julaị 22, 2010), nke a na- akpọkarị Emanuella, bụ onye gbara afọ 11 (dị ka nke 2021) YouTube nwa na-akpa ọchị na ọwa YouTube Mark Angel. Mpụta mbụ Emmanuella bụ na ihe omume 34, nke akpọrọ "Onye ọgbaghara?"