ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Ọktoba 1965 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
ebe agụmakwụkwọ | Makerere University, Kyambogo University |
Ebe obibi | Kampala |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
agbụrụ |
Rukiya Kulany Chekamondo (amụrụ na 7 Ọktoba na afo 1965), mgbe ụfọdụ a na-akpọ ya Rukia Kulany Chenamondo, bụ onye nkuzi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. Ọ bụ Minista Steeti maka Privatization na Ministry of Finance, site na June na afo 2006 ruo May na afo 2011. Na ntuli aka nke 27 Mee 2011, e wepụrụ ya na kansụl ma jiri Aston Kajara dochie ya.[1] Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye omeiwu a họpụtara (MP), maka onye nnọchi anya ụmụ nwanyị nke Kapchorwa District, site na afo 2006 ruo na afo 2011. N'oge ntuli aka mba nke afọ 2011, onye omeiwu nọ ugbu a, Phyllis Chemutai, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nwere onwe ya meriri ya.[2]