ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Septemba 1963 |
Ńnà | Segun Awolowo Sr. |
Ikwu | Obafemi Awolowo |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu |
ebe agụmakwụkwọ | Olabisi Onabanjo University, Igbobi College |
Segun Awolowo |
---|
Segun Awolowo Jr. (a mụrụ n'ụbọchị nke 27 n'ọnwa Septemba n'afọ 1963), bụ onye isi oche nke Nigerian Export Promotion Council, ọkwá ọ malitere kemgbe afọ 2013.[1][2] Ọ bụ nwa nwa onye bụbu onye mba Naịjirịa, onye na-ahụ maka mmekọrịta mmadụ na ibe ya na onye ọchịchị, Chief Obafemi Awolowo .[3] N'ọnwa Julaị afọ 2021, a họpụtara ya dịka onye isi oche nke National Trade Promotion Organizations (TPOs) site na mba ndị otu ECOWAS.[4][5]
Onye isi ala Muhammadu Buhari na October 12 kwupụtara Dr. Ezra Yakusak dịka onye isi oche ọhụrụ nke NEPC na ọrụ ya na-amalite n'abalị 27 ọnwa Nọvemba afọ 2021.